Joshụa 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 na Kifa-amọnaị na Ọfnaị na Giba;+ obodo iri na abụọ na ógbè ha niile. Joshụa 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E sikwa n’ebo Benjamin nye ha Gibiọn+ na ala ịta ahịhịa ya, na Giba+ na ala ịta ahịhịa ya, 2 Ihe E Mere 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma Esa bụ́ eze kpọọrọ Juda dum,+ ha wee buru nkume Rema+ na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ya,+ o wee jiri ha malite iwu Giba+ na Mizpa.+
6 Ma Esa bụ́ eze kpọọrọ Juda dum,+ ha wee buru nkume Rema+ na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ya,+ o wee jiri ha malite iwu Giba+ na Mizpa.+