1 Ndị Eze 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Eze Esa kpọkọtara Juda dum,+ ọ dịghị onye a hapụrụ, ha wee buru nkume Rema na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ihe owuwu; Eze Esa wee jiri ha malite iwu Giba+ nke dị na Benjamin, nakwa Mizpa.+
22 Ma Eze Esa kpọkọtara Juda dum,+ ọ dịghị onye a hapụrụ, ha wee buru nkume Rema na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ihe owuwu; Eze Esa wee jiri ha malite iwu Giba+ nke dị na Benjamin, nakwa Mizpa.+