Joshụa 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 na Mizpe+ na Kefaịra+ na Moza, Ndị Ikpe 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+ 1 Samuel 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Samuel wee sị: “Kpọkọta Izrel dum+ na Mizpa,+ ka m kpekuo Jehova ekpere+ n’ihi unu.” Jeremaya 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ.
20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+
6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ.