Ndị Ikpe 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+ 1 Ndị Eze 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Eze Esa kpọkọtara Juda dum,+ ọ dịghị onye a hapụrụ, ha wee buru nkume Rema na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ihe owuwu; Eze Esa wee jiri ha malite iwu Giba+ nke dị na Benjamin, nakwa Mizpa.+
20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+
22 Ma Eze Esa kpọkọtara Juda dum,+ ọ dịghị onye a hapụrụ, ha wee buru nkume Rema na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ihe owuwu; Eze Esa wee jiri ha malite iwu Giba+ nke dị na Benjamin, nakwa Mizpa.+