Joel 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Kpọkọtanụ mmadụ niile. Doonụ ọgbakọ ahụ nsọ.+ Kpọkọtanụ ndị agadi. Kpọkọtanụ ụmụaka na ndị na-aṅụ ara.+ Ka nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ si n’ọnụ ụlọ ya nke dị n’ime pụta, ka nwaanyị a na-alụ ọhụrụ sikwa n’ụlọ ndina ya pụta.
16 Kpọkọtanụ mmadụ niile. Doonụ ọgbakọ ahụ nsọ.+ Kpọkọtanụ ndị agadi. Kpọkọtanụ ụmụaka na ndị na-aṅụ ara.+ Ka nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ si n’ọnụ ụlọ ya nke dị n’ime pụta, ka nwaanyị a na-alụ ọhụrụ sikwa n’ụlọ ndina ya pụta.