Jeremaya 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Kọọnụ ya na Juda, kwusaakwanụ ya ọbụna na Jeruselem,+ kwupụtakwanụ ya, fụọkwanụ opi n’ala ahụ dum.+ Tienụ mkpu n’oké olu, sị: “Zukọtanụ, ka anyị banye n’obodo ndị e wusiri ike.+ Hosia 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Tinye opi n’ọnụ gị!+ E nwere onye na-abịa dị ka ugo+ imegide ụlọ Jehova, n’ihi na ha emebiwo ọgbụgba ndụ m,+ ọ bụkwa iwu m ka ha mebiri.+ Joel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Fụọnụ opi na Zayọn,+ tiekwanụ mkpu agha+ n’ugwu nsọ m.+ Ka ndị niile bi n’ala a maa jijiji;+ n’ihi na ụbọchị Jehova na-abịa,+ n’ihi na ọ dị nso!
5 Kọọnụ ya na Juda, kwusaakwanụ ya ọbụna na Jeruselem,+ kwupụtakwanụ ya, fụọkwanụ opi n’ala ahụ dum.+ Tienụ mkpu n’oké olu, sị: “Zukọtanụ, ka anyị banye n’obodo ndị e wusiri ike.+
8 “Tinye opi n’ọnụ gị!+ E nwere onye na-abịa dị ka ugo+ imegide ụlọ Jehova, n’ihi na ha emebiwo ọgbụgba ndụ m,+ ọ bụkwa iwu m ka ha mebiri.+
2 “Fụọnụ opi na Zayọn,+ tiekwanụ mkpu agha+ n’ugwu nsọ m.+ Ka ndị niile bi n’ala a maa jijiji;+ n’ihi na ụbọchị Jehova na-abịa,+ n’ihi na ọ dị nso!