Jeremaya 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gbaanụ ọsọ ndụ, unu ụmụ Benjamin, sinụ n’ime Jeruselem gbapụ; fụọkwanụ opi+ na Tekoa.+ Mụnyenụ ọkụ na Bet-hakirem+ ka ọ bụrụ ihe mgbaàmà; n’ihi na ọdachi, ee, oké mbibi, na-eru ka mmiri n’ebe ugwu.+ Ezikiel 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 o wee hụ mma agha ahụ ka ọ na-abịakwasị ala ahụ wee fụọ opi, dọọkwa ndị mmadụ aka ná ntị,+ Hosia 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Tinye opi n’ọnụ gị!+ E nwere onye na-abịa dị ka ugo+ imegide ụlọ Jehova, n’ihi na ha emebiwo ọgbụgba ndụ m,+ ọ bụkwa iwu m ka ha mebiri.+ Emọs 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na a fụọ opi n’obodo, ọ̀ bụ na ndị mmadụ adịghị ama jijiji?+ Ọ bụrụ na e nwee ọdachi n’obodo, ọ́ bụghị Jehova mere ihe?
6 Gbaanụ ọsọ ndụ, unu ụmụ Benjamin, sinụ n’ime Jeruselem gbapụ; fụọkwanụ opi+ na Tekoa.+ Mụnyenụ ọkụ na Bet-hakirem+ ka ọ bụrụ ihe mgbaàmà; n’ihi na ọdachi, ee, oké mbibi, na-eru ka mmiri n’ebe ugwu.+
8 “Tinye opi n’ọnụ gị!+ E nwere onye na-abịa dị ka ugo+ imegide ụlọ Jehova, n’ihi na ha emebiwo ọgbụgba ndụ m,+ ọ bụkwa iwu m ka ha mebiri.+
6 Ọ bụrụ na a fụọ opi n’obodo, ọ̀ bụ na ndị mmadụ adịghị ama jijiji?+ Ọ bụrụ na e nwee ọdachi n’obodo, ọ́ bụghị Jehova mere ihe?