Nehemaya 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụkwa Malkaịja nwa Rikab, onyeisi ógbè Bet-hakirem,+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ; ọ bụ ya rụrụ ya ma tinye ibo ya, ihe mkpọchi ya na ihe ntụchi ya.
14 Ọ bụkwa Malkaịja nwa Rikab, onyeisi ógbè Bet-hakirem,+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ; ọ bụ ya rụrụ ya ma tinye ibo ya, ihe mkpọchi ya na ihe ntụchi ya.