Jeremaya 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gbaanụ ọsọ ndụ, unu ụmụ Benjamin, sinụ n’ime Jeruselem gbapụ; fụọkwanụ opi+ na Tekoa.+ Mụnyenụ ọkụ na Bet-hakirem+ ka ọ bụrụ ihe mgbaàmà; n’ihi na ọdachi, ee, oké mbibi, na-eru ka mmiri n’ebe ugwu.+
6 Gbaanụ ọsọ ndụ, unu ụmụ Benjamin, sinụ n’ime Jeruselem gbapụ; fụọkwanụ opi+ na Tekoa.+ Mụnyenụ ọkụ na Bet-hakirem+ ka ọ bụrụ ihe mgbaàmà; n’ihi na ọdachi, ee, oké mbibi, na-eru ka mmiri n’ebe ugwu.+