14 “Gịnị mere anyị ji nọdụ ala gba nkịtị? Zukọtanụ ka anyị banye n’obodo e wusiri ike+ ma nwụọ n’ebe ahụ. N’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị enyefewo anyị ka e bibie anyị.+ Ọ na-enye anyị mmiri e tinyere ihe na-egbu mmadụ ka anyị ṅụọ,+ n’ihi na anyị emehiewo Jehova.
11 Ma o ruru na mgbe Nebukadreza eze Babịlọn gbagotere ibuso ala a agha,+ anyị malitere ịsị, ‘Bịanụ ka anyị banye Jeruselem n’ihi ndị agha ndị Kaldia nakwa n’ihi ndị agha ndị Siria, ka anyị biri na Jeruselem.’”+