Jeremaya 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Kọọnụ ya na Juda, kwusaakwanụ ya ọbụna na Jeruselem,+ kwupụtakwanụ ya, fụọkwanụ opi n’ala ahụ dum.+ Tienụ mkpu n’oké olu, sị: “Zukọtanụ, ka anyị banye n’obodo ndị e wusiri ike.+
5 Kọọnụ ya na Juda, kwusaakwanụ ya ọbụna na Jeruselem,+ kwupụtakwanụ ya, fụọkwanụ opi n’ala ahụ dum.+ Tienụ mkpu n’oké olu, sị: “Zukọtanụ, ka anyị banye n’obodo ndị e wusiri ike.+