2 Samuel 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee lie ọkpụkpụ Sọl na ọkpụkpụ Jọnatan nwa ya n’ala Benjamin, na Zila,+ n’ebe e liri Kish+ nna ya, ka ha wee mee ihe niile eze nyere n’iwu. Chineke wee nabata arịrịọ ha maka ala ahụ mgbe e mesịrị ihe a.+
14 Ha wee lie ọkpụkpụ Sọl na ọkpụkpụ Jọnatan nwa ya n’ala Benjamin, na Zila,+ n’ebe e liri Kish+ nna ya, ka ha wee mee ihe niile eze nyere n’iwu. Chineke wee nabata arịrịọ ha maka ala ahụ mgbe e mesịrị ihe a.+