Joshụa 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa.+ Jehova wee kwụsị iwe ya dị ọkụ.+ Ọ bụ ya mere e ji akpọ ebe ahụ Ndagwurugwu Ekọ+ ruo taa. 2 Samuel 24:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo, Jehova wee nabata arịrịọ a rịọrọ+ maka ala ahụ, ihe otiti ahụ a na-eti Izrel wee kwụsị.
26 Ha wee tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa.+ Jehova wee kwụsị iwe ya dị ọkụ.+ Ọ bụ ya mere e ji akpọ ebe ahụ Ndagwurugwu Ekọ+ ruo taa.
25 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo, Jehova wee nabata arịrịọ a rịọrọ+ maka ala ahụ, ihe otiti ahụ a na-eti Izrel wee kwụsị.