Ọpụpụ 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+ 1 Ihe E Mere 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo. O wee kpọkuo Jehova,+ bụ́ onye zara ya site n’ọkụ+ nke si n’eluigwe daa n’elu ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ. 1 Ihe E Mere 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee sị: “Nke a bụ ụlọ+ Jehova bụ́ ezi Chineke, nke a bụkwa ebe ịchụàjà+ Izrel ga na-achụ àjà nsure ọkụ.”
25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+
26 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo. O wee kpọkuo Jehova,+ bụ́ onye zara ya site n’ọkụ+ nke si n’eluigwe daa n’elu ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ.
22 Devid wee sị: “Nke a bụ ụlọ+ Jehova bụ́ ezi Chineke, nke a bụkwa ebe ịchụàjà+ Izrel ga na-achụ àjà nsure ọkụ.”