Ọpụpụ 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+ 2 Samuel 24:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo, Jehova wee nabata arịrịọ a rịọrọ+ maka ala ahụ, ihe otiti ahụ a na-eti Izrel wee kwụsị.
25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+
25 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo, Jehova wee nabata arịrịọ a rịọrọ+ maka ala ahụ, ihe otiti ahụ a na-eti Izrel wee kwụsị.