Diuterọnọmi 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-ewukwara Jehova bụ́ Chineke gị ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, ị ga-eji nkume wuo ebe ịchụàjà ahụ. Emetụla ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ na ya.+ Joshụa 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 dị nnọọ ka Mozis bụ́ ohu Jehova nyere ụmụ Izrel n’iwu, dị ka e dere ya n’akwụkwọ iwu+ Mozis, sị: “Ebe ịchụàjà e ji nkume a na-awaghị awa wuo, nke a na-emetụghị ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ”;+ ha wee chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ na àjà udo n’elu ya.+
5 Ị ga-ewukwara Jehova bụ́ Chineke gị ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, ị ga-eji nkume wuo ebe ịchụàjà ahụ. Emetụla ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ na ya.+
31 dị nnọọ ka Mozis bụ́ ohu Jehova nyere ụmụ Izrel n’iwu, dị ka e dere ya n’akwụkwọ iwu+ Mozis, sị: “Ebe ịchụàjà e ji nkume a na-awaghị awa wuo, nke a na-emetụghị ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ”;+ ha wee chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ na àjà udo n’elu ya.+