Ọpụpụ 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+ Diuterọnọmi 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nkume a na-awaghị awa ka ị ga-eji wuo ebe ịchụàjà nke Jehova bụ́ Chineke gị, ị ga-achụkwara Jehova bụ́ Chineke gị àjà nsure ọkụ n’elu ya.+
25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+
6 Nkume a na-awaghị awa ka ị ga-eji wuo ebe ịchụàjà nke Jehova bụ́ Chineke gị, ị ga-achụkwara Jehova bụ́ Chineke gị àjà nsure ọkụ n’elu ya.+