Levitikọs 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A ga-eji mmiri saa eriri afọ ya+ na ụkwụ ya; onye nchụàjà ga-esurekwa ha niile n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
9 A ga-eji mmiri saa eriri afọ ya+ na ụkwụ ya; onye nchụàjà ga-esurekwa ha niile n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+