Ọpụpụ 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ị ga-eji ájá wuoro m ebe ịchụàjà,+ ị ga-achụkwa àjà nsure ọkụ gị na àjà udo gị, ìgwè atụrụ gị na ìgwè ehi gị,+ n’elu ya. N’ebe ọ bụla m ga-eme ka a na-echeta aha m ka m ga-abịakwute gị, m ga-agọzikwa gị.+ Diuterọnọmi 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị ga-achụ àjà udo+ ma rie ya n’ebe ahụ,+ ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị.+
24 Ị ga-eji ájá wuoro m ebe ịchụàjà,+ ị ga-achụkwa àjà nsure ọkụ gị na àjà udo gị, ìgwè atụrụ gị na ìgwè ehi gị,+ n’elu ya. N’ebe ọ bụla m ga-eme ka a na-echeta aha m ka m ga-abịakwute gị, m ga-agọzikwa gị.+