1 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Samuel wee were nwa atụrụ ka na-aṅụ ara chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà a na-esurecha n’ọkụ;+ Samuel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere Izrel aka,+ Jehova wee za ya.+ Abụ Ọma 91:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-akpọku m, m ga-azakwa ya.+M ga-anọnyere ya n’oge ahụhụ.+M ga-anapụta ya ma bulie ya elu.+
9 Samuel wee were nwa atụrụ ka na-aṅụ ara chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà a na-esurecha n’ọkụ;+ Samuel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere Izrel aka,+ Jehova wee za ya.+