54 Keenụ ala ahụ n’etiti onwe unu site n’ife nza+ ka ọ bụrụ nke unu n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Unu ga-enye ezinụlọ dị ọtụtụ ihe nketa dị ukwuu, unu ga-enyekwa ezinụlọ dị ole na ole ihe nketa dị obere.+ Ebe ọ bụla nza mara, ebe ahụ ga-aghọ nke ya.+ Ọ bụ n’ebo n’ebo ndị nna unu ka unu ga-enweta ala.+