Ọnụ Ọgụgụ 26:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ndị dị ọtụtụ ka ị ga-ekenye ihe nketa dị ukwuu, ndị dị ole na ole ka ị ga-ekenye ihe nketa dị nta.+ A ga-ekenye ndị nke ọ bụla ihe nketa ha dabere n’ole ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị.
54 Ndị dị ọtụtụ ka ị ga-ekenye ihe nketa dị ukwuu, ndị dị ole na ole ka ị ga-ekenye ihe nketa dị nta.+ A ga-ekenye ndị nke ọ bụla ihe nketa ha dabere n’ole ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị.