Joshụa 18:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Zila,+ Ha-ilef, Jebusi, ya bụ, Jeruselem.+ Obodo ndị ọzọ bụ Gibia+ na Kiriat. Ha dị obodo iri na anọ, ha na ógbè ha niile. Ala a ka ụmụ Benjamin ketara, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
28 Zila,+ Ha-ilef, Jebusi, ya bụ, Jeruselem.+ Obodo ndị ọzọ bụ Gibia+ na Kiriat. Ha dị obodo iri na anọ, ha na ógbè ha niile. Ala a ka ụmụ Benjamin ketara, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.