Aịzaya 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ị gbahapụwo ndị gị, bụ́ ụlọ Jekọb.+ N’ihi na ha jupụtara n’ihe si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ,+ ha na-emekwa anwansi+ dị ka ndị Filistia, ụmụ ala ọzọ jupụtakwara n’etiti ha.+ 1 Ndị Kọrịnt 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe mere unu ji anya isi ezighị ezi.+ Ọ̀ bụ na unu amaghị na ntakịrị ihe iko achịcha na-eme ka ntụ ọka dum a gwakọtara agwakọta+ koo eko?+ 1 Ndị Kọrịnt 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu ekwela ka e duhie unu. Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi àgwà ọma.+
6 N’ihi na ị gbahapụwo ndị gị, bụ́ ụlọ Jekọb.+ N’ihi na ha jupụtara n’ihe si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ,+ ha na-emekwa anwansi+ dị ka ndị Filistia, ụmụ ala ọzọ jupụtakwara n’etiti ha.+
6 Ihe mere unu ji anya isi ezighị ezi.+ Ọ̀ bụ na unu amaghị na ntakịrị ihe iko achịcha na-eme ka ntụ ọka dum a gwakọtara agwakọta+ koo eko?+