Ezra 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ha alụrụwo ụfọdụ n’ime ndị inyom ha, lụtakwara ụmụ ha ndị ikom;+ ha onwe ha kwa, bụ́ mkpụrụ dị nsọ,+ na ndị ala a na-emekọkwa ihe,+ ọ bụkwa ndị isi na ndị osote onye na-achị achị bu omume ekwesịghị ntụkwasị obi a n’isi.”+ Nehemaya 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọkara ụmụ ha na-asụ asụsụ ndị Ashdọd, ọ dịghịkwa otu n’ime ha maara otú e si asụ asụsụ ndị Juu,+ kama ha na-asụ asụsụ nke ndị dị iche iche.
2 N’ihi na ha alụrụwo ụfọdụ n’ime ndị inyom ha, lụtakwara ụmụ ha ndị ikom;+ ha onwe ha kwa, bụ́ mkpụrụ dị nsọ,+ na ndị ala a na-emekọkwa ihe,+ ọ bụkwa ndị isi na ndị osote onye na-achị achị bu omume ekwesịghị ntụkwasị obi a n’isi.”+
24 Ọkara ụmụ ha na-asụ asụsụ ndị Ashdọd, ọ dịghịkwa otu n’ime ha maara otú e si asụ asụsụ ndị Juu,+ kama ha na-asụ asụsụ nke ndị dị iche iche.