2 Ndị Eze 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ nke mba+ ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.
2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ nke mba+ ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.