2 Ihe E Mere 33:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O surekwara* ụmụ ya n’ọkụ+ na ndagwurugwu nwa Hinọm.+ O mekwara anwansi,+ gbaa afa+ ma mee mgbaasị,+ o mekwara ka e nwee ndị na-eme mgbaasị+ na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu.+ O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova nke ukwuu iji kpasuo ya iwe.+
6 O surekwara* ụmụ ya n’ọkụ+ na ndagwurugwu nwa Hinọm.+ O mekwara anwansi,+ gbaa afa+ ma mee mgbaasị,+ o mekwara ka e nwee ndị na-eme mgbaasị+ na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu.+ O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova nke ukwuu iji kpasuo ya iwe.+