2 Ndị Eze 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O surekwara* nwa ya n’ọkụ.+ O mekwara anwansi,+ chọọ ihe mgbaàmà ọdịnihu, kwekwa ka ndị na-agba afa+ na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu+ nọrọ. O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova nke ukwuu iji kpasuo ya iwe.
6 O surekwara* nwa ya n’ọkụ.+ O mekwara anwansi,+ chọọ ihe mgbaàmà ọdịnihu, kwekwa ka ndị na-agba afa+ na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu+ nọrọ. O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova nke ukwuu iji kpasuo ya iwe.