2 Ndị Eze 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 E mesịa, Jihu zisara ozi n’Izrel dum,+ nke mere na ndị niile na-efe Bel bịara. Ọ dịghị otu onye fọdụrụ nke na-abịaghị. Ha wee na-abata n’ụlọ Bel,+ ụlọ Bel wee ju n’ọnụ site n’otu nsọtụ ruo na nsọtụ nke ọzọ.
21 E mesịa, Jihu zisara ozi n’Izrel dum,+ nke mere na ndị niile na-efe Bel bịara. Ọ dịghị otu onye fọdụrụ nke na-abịaghị. Ha wee na-abata n’ụlọ Bel,+ ụlọ Bel wee ju n’ọnụ site n’otu nsọtụ ruo na nsọtụ nke ọzọ.