Diuterọnọmi 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa.
2 Unu atụkwasịla ihe n’okwu m na-enye unu n’iwu taa, unu ewepụkwala ihe na ya,+ ka unu wee debe iwu Jehova bụ́ Chineke unu nke m na-enye unu taa.