2 Ndị Eze 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jihu wee gbuokwa ndị niile fọdụrụ n’ụlọ Ehab n’ime Jezril na ndị ya niile a na-akwanyere ùgwù+ na ndị ha na ya maara na ndị nchụàjà ya,+ ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ hapụrụ ka ọ fọdụrụ ya ndụ.+
11 Jihu wee gbuokwa ndị niile fọdụrụ n’ụlọ Ehab n’ime Jezril na ndị ya niile a na-akwanyere ùgwù+ na ndị ha na ya maara na ndị nchụàjà ya,+ ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ hapụrụ ka ọ fọdụrụ ya ndụ.+