2 Ndị Eze 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jihu gbukwara ndị ezinụlọ Ehab niile fọrọ na Jezril, ha na ndị niile a na-akwanyere ùgwù na-ejere Ehab ozi, ndị enyi ya, na ndị nchụàjà ya.+ O nweghị onye n’ime ha ọ hapụrụ ndụ.+
11 Jihu gbukwara ndị ezinụlọ Ehab niile fọrọ na Jezril, ha na ndị niile a na-akwanyere ùgwù na-ejere Ehab ozi, ndị enyi ya, na ndị nchụàjà ya.+ O nweghị onye n’ime ha ọ hapụrụ ndụ.+