4 Mgbe ha biliri n’isi ụtụtụ echi ya, lee, Degọn dara kpuo ihu n’ala n’ihu igbe Jehova, e gbupụkwara isi Degọn na ọbụ aka ya abụọ, ha wee tọgbọrọ n’ụzọ mbata.+ Naanị akụkụ ya bụ́ azụ̀ fọdụrụ.
2 Ehazaya wee si n’ihe e ji kpachie oghere dị n’ọnụ ụlọ nke dị n’elu ụlọ+ ya na Sameria daa+ ma rịawa ọrịa. O wee zipụ ndị ozi, sị ha: “Gaanụ jụọ Belzibọb,+ bụ́ chi Ekrọn,+ ase+ ma m̀ ga-agbakekwa n’ọrịa a.”+