Ndị Ikpe 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+ Abụ Ọma 106:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ha nọkwa na-efe arụsị ha,+Arụsị ndị ahụ ewee ghọọrọ ha ọnyà.+ Abụ Ọma 106:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ha wee na-awụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ,+Bụ́ ọbara ụmụ ha ndị ikom na ọbara ụmụ ha ndị inyom,Ndị ha chụụrụ arụsị dị iche iche nke Kenan n’àjà;+E wee jiri ịwụfu ọbara merụọ ala ahụ.+
7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+
38 Ha wee na-awụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ,+Bụ́ ọbara ụmụ ha ndị ikom na ọbara ụmụ ha ndị inyom,Ndị ha chụụrụ arụsị dị iche iche nke Kenan n’àjà;+E wee jiri ịwụfu ọbara merụọ ala ahụ.+