16 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee! Ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa;+ ndị a ga-ebilikwa,+ ha na chi ọzọ ndị dị n’etiti ha, n’ala ahụ ha na-aga,+ ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-ahapụkwa m+ ma mebie ọgbụgba ndụ m nke mụ na ha gbara.+
6 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ ha malitekwara ife Bel+ na ihe oyiyi Ashtọret+ na chi ndị Siria+ na chi ndị Saịdọn+ na chi ndị Moab+ na chi ụmụ Amọn+ na chi ndị Filistia.+ Ha wee hapụ Jehova, ha efeghịkwa ya.+