Diuterọnọmi 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gị na ha agọkwala ọgọ. Akpọrọla nwa gị nwaanyị kpọnye nwa ya nwoke, alụtarala nwa gị nwoke nwa ya nwaanyị.+ Joshụa 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ma ọ bụrụ na unu anwaa anwaa laghachi azụ,+ unu ewee rapara n’ahụ́ ndị fọdụrụ ná mba ndị a,+ bụ́ ndị a fọdụrụ n’etiti unu, unu na ha ewee na-agọ ọgọ,+ unu na ha ana-akpakọrịtakwa,
3 Gị na ha agọkwala ọgọ. Akpọrọla nwa gị nwaanyị kpọnye nwa ya nwoke, alụtarala nwa gị nwoke nwa ya nwaanyị.+
12 “Ma ọ bụrụ na unu anwaa anwaa laghachi azụ,+ unu ewee rapara n’ahụ́ ndị fọdụrụ ná mba ndị a,+ bụ́ ndị a fọdụrụ n’etiti unu, unu na ha ewee na-agọ ọgọ,+ unu na ha ana-akpakọrịtakwa,