Ndị Hibru 10:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Ma onye ezi omume m ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya,”+ ‘ọ bụrụkwa na ọ laa azụ, mkpụrụ obi m enweghị obi ụtọ n’ebe ọ nọ.’+ 2 Pita 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ezie, ọ bụrụ na mgbe ha gbapụsịrị ná mmerụ nke ụwa+ site n’ezi ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst, ha etinye aka ọzọ n’ihe ndị a, bụrụkwa ndị e meriri,+ ọnọdụ ha n’ikpeazụ adịwo njọ karịa ka ọ dị na mbụ.+
38 “Ma onye ezi omume m ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya,”+ ‘ọ bụrụkwa na ọ laa azụ, mkpụrụ obi m enweghị obi ụtọ n’ebe ọ nọ.’+
20 N’ezie, ọ bụrụ na mgbe ha gbapụsịrị ná mmerụ nke ụwa+ site n’ezi ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst, ha etinye aka ọzọ n’ihe ndị a, bụrụkwa ndị e meriri,+ ọnọdụ ha n’ikpeazụ adịwo njọ karịa ka ọ dị na mbụ.+