Ọpụpụ 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Agaghị m achụpụ ha n’ihu gị n’otu afọ, ka ala ahụ ghara ịtọgbọrọ n’efu, anụ ọhịa ewee mụbaa megide gị.+ Joshụa 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ala ka fọdụrụnụ:+ ógbè niile nke ndị Filistia+ na ógbè niile nke ndị Geshọ+
29 Agaghị m achụpụ ha n’ihu gị n’otu afọ, ka ala ahụ ghara ịtọgbọrọ n’efu, anụ ọhịa ewee mụbaa megide gị.+