Diuterọnọmi 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Jehova bụ́ Chineke gị ga-ejikwa nke nta nke nta kwapụ mba ndị a n’ihu gị.+ A gaghị ekwe ka i kpochapụ ha ọsọ ọsọ, ka anụ ọhịa wee ghara ịmụba wee wakpo gị.
22 “Jehova bụ́ Chineke gị ga-ejikwa nke nta nke nta kwapụ mba ndị a n’ihu gị.+ A gaghị ekwe ka i kpochapụ ha ọsọ ọsọ, ka anụ ọhịa wee ghara ịmụba wee wakpo gị.