4 Ọ bụ ya mere na mgbe Jezibel+ bipụrụ ndị amụma Jehova,+ Obedaya kpọọrọ otu narị ndị amụma wee zoo ha mmadụ iri ise mmadụ iri ise n’ọgba, o wee na-enye ha ihe oriri na mmiri.)+
19 Ugbu a, zipụ ozi, kpọkọtara m Izrel dum n’Ugwu Kamel+ nakwa narị ndị amụma Bel+ anọ na iri ise nakwa narị mmadụ anọ bụ́ ndị amụma nke ogwe osisi dị nsọ,+ bụ́ ndị na-eri ihe na tebụl Jezibel.”+
30 N’ikpeazụ, Jihu bịara na Jezril,+ Jezibel+ nụkwara ya. O wee were uri anya tee+ n’anya ya ma chịkọta ntutu isi ya nke ọma+ wee si na windo na-eleda anya.+
20 “‘Otú ọ dị, ihe na-adịghị mma i mere bụ na ị gbachiri nwaanyị ahụ bụ́ Jezibel nkịtị,+ bụ́ onye na-akpọ onwe ya onye amụma, ọ na-akụzikwara+ ndị ohu m,+ na-eduhiekwa ha, ka ha na-akwa iko,+ ka ha na-erikwa ihe e ji chụọrọ arụsị àjà.+