1 Ndị Eze 18:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ịlaịja wee sị ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichiri ha ozugbo, Ịlaịja wee kpụrute ha n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn+ wee gbuo ha n’ebe ahụ.+
40 Ịlaịja wee sị ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichiri ha ozugbo, Ịlaịja wee kpụrute ha n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn+ wee gbuo ha n’ebe ahụ.+