-
Diuterọnọmi 13:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 A ga-egbu+ onye amụma+ ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ, n’ihi na o kwuwo okwu na-eme ka e nupụrụ Jehova bụ́ Chineke unu isi, bụ́ onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt ma napụta gị n’ụlọ ndị ohu, iji mee ka ị hapụ ụzọ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị iwu ka i jee ije na ya;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+
-