-
Diuterọnọmi 13:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ma, a ga-egbu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ+ n’ihi na ọ gbara unu ume ka unu nupụrụ Jehova bụ́ Chineke unu isi, bụ́ onye kpọpụtara unu n’Ijipt ma napụta unu n’ebe unu nọ na-agba ohu.* Ọ chọrọ ime ka unu hapụ ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu iwu ka unu na-eme. Unu ga-ewepụkwa ihe ọjọọ n’obodo unu.+
-