Ndị Ikpe 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Iyi Kaịshọn buuru ha,+Iyi oge ochie, iyi Kaịshọn.+I wee na-azọ ndị dị ike ụkwụ,+ gị mkpụrụ obi m. Abụ Ọma 83:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mee ha ihe i mere Midian,+ ihe i mere Sisera,+Ihe i mere Jebin+ n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+