Ndị Ikpe 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee jiri ihu mma agha na-etinye Sisera na ụgbọ ịnyịnya agha ya niile na ndị agha ya niile n’ọgba aghara+ n’ihu Berak. N’ikpeazụ, Sisera si n’ụgbọ ịnyịnya wụtuo jiri ụkwụ gbawa ọsọ.
15 Jehova wee jiri ihu mma agha na-etinye Sisera na ụgbọ ịnyịnya agha ya niile na ndị agha ya niile n’ọgba aghara+ n’ihu Berak. N’ikpeazụ, Sisera si n’ụgbọ ịnyịnya wụtuo jiri ụkwụ gbawa ọsọ.