Ndị Ikpe 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ‘M ga-adọtakwara gị+ Sisera+ onyeisi ndị agha Jebin+ na ụgbọ ịnyịnya agha ya na ìgwè ndị agha ya n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn,+ m ga-enyefekwa ya n’aka gị.’”+ Abụ Ọma 83:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mee ha ihe i mere Midian,+ ihe i mere Sisera,+Ihe i mere Jebin+ n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+
7 ‘M ga-adọtakwara gị+ Sisera+ onyeisi ndị agha Jebin+ na ụgbọ ịnyịnya agha ya na ìgwè ndị agha ya n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn,+ m ga-enyefekwa ya n’aka gị.’”+