1 Ndị Eze 18:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ịlaịja wee sị ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichiri ha ozugbo, Ịlaịja wee kpụrute ha n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn+ wee gbuo ha n’ebe ahụ.+ Abụ Ọma 83:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mee ha ihe i mere Midian,+ ihe i mere Sisera,+Ihe i mere Jebin+ n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+
40 Ịlaịja wee sị ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichiri ha ozugbo, Ịlaịja wee kpụrute ha n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn+ wee gbuo ha n’ebe ahụ.+