Ọpụpụ 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, m ga-ekwe n’ezie ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha, m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile;+ ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova.”+ Ha wee mee nnọọ otú ahụ.
4 Ya mere, m ga-ekwe n’ezie ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha, m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile;+ ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova.”+ Ha wee mee nnọọ otú ahụ.