Ndị Ikpe 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ozugbo ahụ, Sisera wee si na Haroshet nke ndị mba ọzọ kpọkọta ụgbọ ịnyịnya agha ya niile, narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ na ndị niile so ya, ha wee gaa n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+ Abụ Ọma 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+
13 Ozugbo ahụ, Sisera wee si na Haroshet nke ndị mba ọzọ kpọkọta ụgbọ ịnyịnya agha ya niile, narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ na ndị niile so ya, ha wee gaa n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+
3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+