1 Ndị Eze 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee ruo na, dị ka à ga-asị na ije ije ná mmehie Jeroboam+ nwa Nibat bụ ntakịrị+ ihe n’anya ya, ọ lụụrụ+ Jezibel+ bụ́ ada Etbel eze ndị Saịdọn+ ma malite ife Bel,+ na-akpọkwara ya isiala. 1 Ndị Eze 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+
31 O wee ruo na, dị ka à ga-asị na ije ije ná mmehie Jeroboam+ nwa Nibat bụ ntakịrị+ ihe n’anya ya, ọ lụụrụ+ Jezibel+ bụ́ ada Etbel eze ndị Saịdọn+ ma malite ife Bel,+ na-akpọkwara ya isiala.
25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+